ihe ana aru odikwanu easy nwa eeh
ihe nyi n' aru di legit nwa. guys ekoo heh
abukwamu ajo nwa si window ba nne afo
i bus up the place hello wassup
maka kama oga ado n' ite ya dolu n' afo
anyi doputa parcel anyi aghaa
anyi doputa parcel anyi awuoo
anyi doputa parcel anyi ataaa
anyi doputa parcel anyi awuoo
imana my guys na atu akoroba
spending the money n' enu korota
nwanne ndi owu n' asa ana afuwacha
ibu homebase ka isi esi bata?
imana fine girl k' anyi n' alabata?
ha fu gucci and fendi m' anyi na adaputa
ha si phyno nwero oso bia ebe a kpaputia ka osie
iru efi ma anyi na amaputa. mana
ekwe ekwe ga ekwe nkwekota
okwa ntiye ishi n' ogbe guys amaputa
anyi na agbakacha m' anyi kwakuru bata
ha mechiri onu uzo nsi azu uno bata
kita atogom bell ka m ebu ibu bata
and akpam azago maka m' ibu bata
ihe ana aru odikwanu easy eeh
ihe nyi n' aru di legit nwa. guys ekoo heh
abukwamu ajo nwa si window ba nne afo
i bus up the place helo wassup
maka kama oga ado n' ite ya dolu n' afo
anyi doputa parcel anyi aghaa
anyi doputa parcel anyi awuoo
anyi doputa parcel anyi ataaa
anyi doputa parcel anyi awuoo
now she s feling the boy makana oji ego
kita nna amukezi ka m abu ola edo
one obuna na ekwero na eko eko
maka ha si na odika ma agwogo ogwu ego
muwa anuyitego anya mu di doti
sonye nna acho bu nwata ga ariporumu n' oti huhh
anyi na atu vote iga eche n'okwa election
we pop bottles lyk is wedding reception
ikponye onu nwanne kedu your question
chelu ka n' nye onyinye before nye gi attention
cause am balling like a baller
still like ifeoma and fola
tomorrow i'll never call her!
ihe ana aru odikwanu easy eeh
ihe nyi n' aru di legit nwa. guys ekoo heh
abukwamu ajo nwa si window ba nne afo
i bus up the place helo wassup
maka kama oga ado n' ite ya dolu n' afo
anyi doputa parcel anyi aghaa
anyi doputa parcel anyi awuoo
anyi doputa parcel anyi ataaa
anyi doputa parcel anyi awuoo
nwa a di thick nga akpoya minaj?
she twerk it! oya shake your behind eeh
ishekie ya ofuma mbo gi ego